aha | White Is For Witching |
---|---|
form of creative work | akwụkwọ akụkọ |
ụdị | akụkọ ifo |
Odee akwụkwọ | Helen Oyeyemi |
ndị mbipụta | Riverhead Books |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 4 Febụwarị 2014 |
agwa | Miranda Silver |
ibe | 299 |
White Is for Witching (bu akwụkwọ e bipụtara na Britain dị ka Pie-kah) ọ bụ akwụkwọ akụkọ ebiputara na2009 nke onye edemede Britain bụ Helen Oyeyemi dere.[1] Akwụkwọ akụkọ ahụ, nke atọ nke Oyeyemi, meriri 2010 Somerset Maugham Award. Na-ejikọta ihe ndị dị na mmụọ, vampire, na akụkọ ụlọ, White Is for Witching na-emetụta ejima aha ya bụ Miranda na mmekọrịta ya na ụlọ na'ahụ maka ndị ọzọ ọ bi.[2] E bipụtara nke asụgharịri na French dị ka Le Blanc va aux sorcières na arọ 2011.[3]