ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Blessing ![]() |
aha otutu | Yemi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Febụwarị 1979 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, restaurateur, minister, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Mayor of Colorado Springs, Colorado ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Bethel University, Indiana Wesleyan University, Simpson University ![]() |
Ebe ọrụ | Colorado Springs ![]() |
webụsaịtị | https://www.yemiformayor.com/ ![]() |
Blessing "Yemi" Mobolade (amụrụ n'afọ 1978 ma ọ bụ n'afọ 1979) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria-Amerịka.[1][2] Ọ bụ onye isi obodo nke 42 nke Colorado Springs, Colorado, a ṅụrụ iyi na June 6, 2023.
A mụrụ Mobolade ma zụlite ya na Lagos, Naịjirịa.[3] Nna Mobolade rụrụ ọrụ na ego maka exoon Mobil mgbe nne ya bụ onye nkuzi ụlọ akwụkwọ sekọndrị. O nwere nwanne nwoke tọrọ ya na ụmụnne nwanyị abụọ ọ tọrọ.[4] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 1996, Mobolade kwagara na United States. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum betheln'afọ 2001.[5] O nwetara nzere masta na Mahadum Indiana Wesleyan na njikwa na idu ndú na Master of Divinity na A.W. Tozer Theological Seminary na mahadin Samson.[4][6]
In 2010, Mobolade settled in Coloraso spring Colorado He co-founded two restaurants, founded a church within the christain missionary alliance and was a ministry leader at the First Presbyterian Church of Colorado Springs between 2015 and 2017.[4] Mobolade was the vice president of business retention for Colorado Springs' chamber of commercefrom 2017 to 2019 and small business development manager for Colorado Springs from 2019 to 2022.[4][7]
Mobolade kwupụtara na ọ ga-abụ onye isi obodo Colorado Springs na ntuli aka 2023 dị ka onye ndọrọ ndoro ọchịchị nwere onwe ya n'ọnwa Eprel 2022.[8] Na ntuli aka na-abụghị nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nke e mere na Eprel 4, Mobolade mechara bụrụ onye mbụ na mpaghara 12 na pasent 29 nke votu, na-aga n'ihu na ntuli nke abuomegide onye Republican Wayne W. Williams, onye bụbu odeakwụkwọ nke steeti, onye nwetara pasent 20.[9] Mobolade meriri Williams na ntuli aka nke abụọ na Mee 16, pasent 57 ruo pasent 43, iji bụrụ onye isi ojii mbụ a họpụtara dịka onye isi obodo Colorado Springs na onye isi obodo mbụ a họọrọ nke na-abụghị onye otu Republican Party.[10] A ṅụrụ ya iyi n'ọkwa na June 6.[11]
Mobolade ghọrọ nwa amaala United States na 2017. Ọ zutere nwunye ya, Abbey, na Indiana; ha nwere ụmụ atọ.[4][12]