ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1967 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt, University of Oxford, New York Film Academy ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Yibo Koko | |
---|---|
Website | www.rstda.org , www.sekidance.org |
[1] [2]Yibo Koko bụ onye na-eme ihe nkiri Naijiria, onye nduzi nka, onye na-ese ihe na onye na-ebe ihe. [1] Koko kere Seki Dance Drama, na-akọ ndị ndu Rivers steeti site na ịgba egwu. [2] Ọ bụ onye isi oche nke Rivers State Tourism Development Agency [3] [4] na onye na-eme atụmatụ aka na kọmitii nhọrọ Oscar Nigeria