Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwoke ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Zachee Ama Orji ![]() |
aha enyere | Zack, Zach ![]() |
aha ezinụlọ ya | Orji ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1960s, 30 Ọktoba 1960 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Libreville ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1991 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ihe nkiri | Nneka the Pretty Serpent, Glamour Girls, Love Castle, Our Jesus Story, Women's Cot ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Zachee Ama Orji, onye a mụrụ na Libreville, Gabon, n'afọ 1960, bu onye omee ejije, onye isi, onye na- emeputa ihe na onye na ahazi ejije.
Orji bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Nigeria, Nsukka. N'ihi na otolitere na Cameroon, Benin na Togo, ọ na-asụ ma Bekee na French nke ọma. [1] Ihe nkiri mbụ ya bụ n'afọ 1991, nke aha ya bụ Unforgiven Sin. Site n'ajụjụ ọnụ ya na Nollywood Post, Orji kwuru ka o siri nweta onye isi n'ejije ahụ n'emeghị ihe nwale ọ bụla . [2] Kemgbe ahụ, Orji esorola mee ejije dị iche iche ma bụrụkwa onye a ma ama na Nollywood ugbu a.
Ọ lụrụ Ngozi Orji nke nwere ụmụ atọ ma biri na Nigeria.
Zack Orji mere mmalite nduzi ya n'afọ 2000, na ejije a kpọrọ WEB nke e gosipụtara onwe ya na onye omee ejije si mba Ghana aha ya bụ , Kalsoume Sinare . ejije ahụ meriri dị ka ihe nkiri mmekorita kacha mma na onyinye Ghana nke afọ 2001.