Templeeti:Infobox settlement Zonkwa ( Jju : A̱zunkwa) bụ ọchịchị obodo Zangon Kataf nakwa isi ụlọ ọrụ Bajju Chiefdom, na ndịda Kaduna steeti na mpaghara Middle Belt nke Naijiria . [1]
Zonkwa nwere elu m dị narị asaa na iri iteghete na asatọ. [2]
Zonkwa nwere nkezi okpomọkụ kwa afọ nke ihe dịka Celsius Ciri abụo na anọ mara asatọ ( Celsius F iri asaa na isii mara isii), nkezi elu kwa afọ nke ihe dịka Celsius C iri abụọ na asatọ mara isii (Celsius F iri asatọ na atọ mara ise) na obere ala Celsius C iri na asatọ mara asatọ ( Celsius F iri isii na ise mara asatọ), na-enwe mmiri ozuzo efu na njedebe na mmalite nke afọ yana nkezi mmiri ozuzo kwa afọ nke ihe dịka mm iri abụo na asatọ mara otu (otu in mara irí na otu), na nkezi iru mmiri nke pecenti iri ise nà atọ mara asaa, yiri nke obodo ndị gbara agbata obi Kagoro, Manchok, nakwa Kafanchan .
Climate data for Zonkwa (798m altitude) | |||||||||||||
---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
Month | Jan | Feb | Mar | Apr | May | Jun | Jul | Aug | Sep | Oct | Nov | Dec | Year |
Record high °C (°F) | 31 (88) |
33 (91) |
34 (93) |
34 (93) |
31 (88) |
29 (84) |
26 (79) |
25 (77) |
27 (81) |
29 (84) |
30 (86) |
29 (84) |
29.8 (85.6) |
Average high °C (°F) | 29 (84) |
32 (90) |
34 (93) |
33 (91) |
30 (86) |
27 (81) |
24 (75) |
22 (72) |
24 (75) |
28 (82) |
29 (84) |
31 (88) |
28.6 (83.5) |
Daily mean °C (°F) | 24 (75) |
26 (79) |
29 (84) |
29 (84) |
26 (79) |
24 (75) |
21 (70) |
20 (68) |
22 (72) |
25 (77) |
25 (77) |
26 (79) |
24.8 (76.6) |
Average low °C (°F) | 15 (59) |
17 (63) |
21 (70) |
22 (72) |
20 (68) |
19 (66) |
18 (64) |
17 (63) |
18 (64) |
20 (68) |
19 (66) |
19 (66) |
18.8 (65.8) |
Record low °C (°F) | 14 (57) |
16 (61) |
20 (68) |
21 (70) |
21 (70) |
20 (68) |
19 (66) |
18 (64) |
19 (66) |
19 (66) |
18 (64) |
15 (59) |
18.3 (64.9) |
Average precipitation mm (inches) | 0 (0) |
1 (0.0) |
3.1 (0.12) |
13.5 (0.53) |
35.5 (1.40) |
54.2 (2.13) |
71.2 (2.80) |
69 (2.7) |
60.3 (2.37) |
29.3 (1.15) |
0.1 (0.00) |
0 (0) |
28.1 (1.11) |
Average precipitation days | 0 | 1 | 4 | 12 | 23 | 28 | 31 | 30 | 29 | 18 | 0 | 0 | 14.7 |
Average relative humidity (%) | 24 | 18 | 28 | 48 | 66 | 80 | 88 | 90 | 86 | 61 | 32 | 23 | 53.7 |
Source: World Weather Online[3] |
Ụmụ amaala na ndị kacha n'obodo ahụ bụ ndị Bajju . Obodo a bụkwa isi ụlọ ọrụ ha.
Otu ndị ọzọ achọtara n'ọnụọgụgụ dị ukwuu gụnyere ndị Atyap, Igbo, Bakulu, Hausa, Yoruba, Anghan, na ndị Naijiria ndị ọzọ.
Zonkwa bụ ngalaba nchịkwa nke abụọ nwere obodo yana ime obodo iri ndị a: [4] [5]