ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Jenny ![]() |
aha ezinụlọ ya | Clay ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1942 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cairo ![]() |
nne na nna | Leo Strauss ![]() |
Dị/nwunye | Diskin Clay ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | classical philologist, university teacher, classical scholar ![]() |
onye were ọrụ | University of California, Irvine, Johns Hopkins University, University of Virginia ![]() |
Ọkwá o ji | President of the Society for Classical Studies ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Reed College, University of Chicago, University of Washington ![]() |
Jenny Strauss Clay bụ William R. Kenan, Jr. Prọfesọ nke Classics na Mahadum Virginia. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Reed College na Mahadum Chicago, Strauss Clay gụsịrị akwụkwọ doctorate ya na Mahadim Washington. Ọ kụziri na Mahadum California na Irvine na Mahadum Johns Hopkins . [1] [2] bụ onye otu Nominating Committee nke Society for Classical Studies (nke bụbu American Philological Association), ruo n'afọ 2018. [1]
Strauss Clay [3] nwa nwanyị Eliezer Paul Kraus na Bettina Strauss, nke nwanne nna ya Leo Strauss kuchiri.