Société Nationale des Hydrocarbures (SNH) bụ ụlọ ọrụ mmanụ na gas nke Cameroon. E hiwere ụlọ ọrụ ahụ na 12 Maachị 1980. SNH na-arụ ọrụ na mmekorita ya na ụlọ ọrụ mmanụ mba ụwa na ọ bụ ya na-ahụ maka ire òkè gọọmentị na-enweta mmanụ. Ọ na-ejide obere sk n'ọrụ nke ndị mmekọ mba ụwa na-arụ.[1]
Na mmekorita ya na GDF Suez, SNH na-eme atụmatụ iwu ụlọ ọrụ gas.[2]