ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo ![]() |
aha enyere | Pascal ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1958 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bukavu ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, odee egwu, guitarist, jazz guitarist ![]() |
ngwa egwu | Jita, olu egwụ ![]() |
ụdị | jazz, music of Africa ![]() |
akara ndekọ | Universal Records ![]() |
webụsaịtị | http://www.lokua-kanza.com ![]() |
Lokua Kanza (a mụrụ ya n'ọnwa Eprel n'afọ 1958) bụ onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu si Democratic Republic of the Congo . A maara ya maka ụda ya dị egwu, folksy [nkọwa dị mkpa].[1]
A mụrụ Lokua Kanza Pascal Lokua Kança na Bukavu na mpaghara Sud-Kivu, n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Democratic Republic of Congo. Ọ bụ nwa mbụ n'ime ụmụ asatọ, nna ya bụ Mongo na nne ya bụ Tutsi si Rwanda. N'afọ 1964, ezinụlọ ahụ gara biri na Kinshasa n'ógbè dị n'etiti, ruo ụbọchị nna Pascal, onye isi ụgbọ mmiri, nwụrụ. Nne ya kwagara n'ógbè dara ogbenye nke obodo ahụ, Pascal ga-arụkwa ọrụ iji nye ezinụlọ ahụ nri. Tinyere ịbụ abụ na ụka [nkọwa dị mkpa]. Lokua Kanza na-abụ abụ na French, Swahili, Lingala, Portuguese, na Bekee. Ọ bụ onye nkuzi na The Voice Afrique Francophone n'afọ 2016 nakwa n'afọ 2017.