ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Lola ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Febụwarị 1974 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ibadan ![]() |
Dị/nwunye | Olaokun Soyinka ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, odee akwụkwọ, odee uri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Fettes College, Olabisi Onabanjo University, London Metropolitan University, Cargilfield Preparatory School ![]() |
agbụrụ | Ndi Yoruba ![]() |
Ọrụ ama ama | The secret lives of baba segi’s wives, Mayowa and the Masquerades, A Fragile State ![]() |
Ihe nrite | Women's Prize for Fiction, PEN Oakland/Josephine Miles Literary Award ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Lola Shoneyin (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.
Shoneyin a mụrụ n'afọ 1977 n'Ibadan, Ȯra Ọyọ nke dị n'ala Naigiria. Ọ bụ onye Yoruba.
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Edinburgh, Obodoézè Nà Ofú, na Ibadan, gakwaa mahadum Olabisi Onabanjo na Ago Iwoye, Ȯra Ogun, n'ikeazu n'ime Obodoézè Nà Ofú na London.
Shoneyin bi na Lagos na Naigeria. Ọ na-arụ ọrụ na Abuja.[1]
![]() |
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Lola Shoneyin. |