ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Patience ![]() |
aha ezinụlọ ya | Okoro ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Julaị 1984 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | heptathlete ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | heptathlon, combined track and field events ![]() |
Patience Okoro Audio (amụrụ na 10 Julaị 1984) bụ nwaanyi onye ọsọ egwurewgu. Ọ nọchiri Naijiria na asompi ụlọ ma na mba ọzọ. Ọ meriri ola edo na egwuregu nke 2008 Afrika emere na Addis Ababa, Ethiopia[1][2].
Na ihe omume egwuregwu nke 2003 All-Africa ka o meriri ọla nchara ụwa mbụ ya. mechara gbata onye nke 1se na 2006 Africa Championships na onye nke anọ na egwuregwu 2011 All-Africa. Okoro meriri ọla ọcha na egwuregu nke 2007 All-Africa.[3]
Representing NGR | |||||
---|---|---|---|---|---|
2008 | African Athletics Championships | Addis Ababa, Ethiopia | 1st | heptathlon | 47 |
Representing NGR | ||||||
---|---|---|---|---|---|---|
2007 | All-Africa Games | Algiers, Algeria | 2nd | Heptathlon | 5161 pts | |
2011 | All-Africa Games | Abuja, Nigeria | 3rd | Heptathlon | 5436 pts | – |
Afọ | Asọmpi | Ebe | Onodu | Mmemme | Ndetu |
---|---|---|---|---|---|
Nnọchite anya Naijiria | |||||
2003 | Athletics at the 2003 Afro-Asian Games | Hyderabad India | Women's heptathlon | DNF |
Ihe emere | Nsonaazụ | Ọnọdụ | Akara | Ngụkọta | Ndetu |
---|---|---|---|---|---|
100 metre hurdles | |||||
Heptathlon | ---- | th | Source: |