ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Yeni Kuti ![]() |
Aha ọmụmụ | Yeni Kuti ![]() |
aha enyere | Yeni ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Mee 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | England ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, onye ọchụnta ego, Ọgba egwu, onye mmebe ejiji ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1986 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Omoyeni 'Yeni' Anikulapo-Kuti (nke a makwaara dị ka YK, amụrụ na 24 Mee 1961, England, United Kingdom) bụ onye na-agba egwu, onye na-agụ egwu na nwa nke ezinụlọ Ransome-Kuti.[1] Nne nne ya bụ onye na-ahụ maka ikike ụmụ nwanyị Naịjirịa bụ Funmilayo Ransome-Kuti .[2] Anikulapo-Kuti cheputara echiche nke Felabration, ememme egwu e chepụtara iji mee ememe ndụ na onyinye nke nna ya nwụrụ anwụ Fela Kuti nye ọha mmadụ Naịjirịa.[3]
A mụrụ Anikulapo-Kuti na England, a mụrụ ya dị ka nwa mbụ nke onye ọsụ ụzọ afrobeat Fela Kuti na nne Britain. Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị na Naịjirịa mgbe ọ hapụrụ United Kingdom mgbe ọ dị afọ abụọ. O nwere diplọma na ọrụ nta akụkọ mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Nigerian Institute of Journalism . N'afọ 1986, ọ sonyeere ndị otu Femi dị ka onye na-agụ egwu na onye na-agba egwu mgbe ọ kwụsịrị ọrụ ya dị ka onye na-emepụta ejiji. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye njikwa nke New Afrika Shrine ya na nwanne ya nwoke Femi Kuti.[4]